Ekele/Ndubata (Greetings/Introductions)

Bekee (English) Asụsụ Igbo (Igbo)
Ije oma Safe journey
Afam bu… My name is…
Kedu afa gi? / Gini bu afa gi? What is your name?
Kedu? How are you?
O di mma/ A di mu mma I am fine
A na mu asu nwa ntiti Igbo I speak a little Igbo.
Amaghi mu asu Igbo I don’t know how to speak Igbo.
A na mu amuta asusu igbo I am learning Igbo language.
Ututu oma Good Morning
Ndewo Well Done / (Hello)
Ka e mesie/ Ka o mesie Goodbye; See you later.
Ka chi foo
Ka oboo
Goodnight
Goodnight (reply)
Nsogbu a diro/ Nsogbu a dighi There are no problems
Daalu/ I meela/ Deeme Thank you
I na anu Igbo? Do you (hear) understand Igbo?
Ndo Sorry
Biko were nwayo. Please be gentle. (Relax, Slow down! [Slang])
Biko, kwuo ihe i kwuru ozo. Please, repeat what you said.
Kedu ife ana akpo ______ na asusu Igbo? How do you say ______ in Igbo?
Kedu ka ndi be gi mere? How is your family?
Udo diri gi/ Udo diri unu Peace be with you (all).

Sentence-Building Phrases

Bekee (English) Asụsụ Igbo (Igbo)
I am M bu/ A bu mu
You are Gi bu
He/She/It is O bu
They are Ndi a bu
We are Anyi bu
This is Nke a bu
That is Nke ahu bu
These are Ndi a bu
I have Nnwem
You have Inwe
They have Ndi a nwe

Common Questions & Frequent Phrases

Bekee (English) Asụsụ Igbo (Igbo)
onye? who?
ebee? where?
kedu mgbe? when?
kedu nke? which?
maka gini? why?
o bu eziokwu na…? is it true that…?
gini bu ihe a? what is this?
ebee ka m nwelu ike inweta…? where can I get/ buy…?
enweelu…? is there…?
anyi enwe…? / i nwe…? do we have…? / do you have…?
ebee ka i si? where are you from?
gini ka i n’eme? what are you doing?
ebee ka i n’eje? where are you going?
i nwelu ike inyelu m aka? can you help me?
kwuo eziokwu tell the truth
i sikwana asi! don’t lie
i kwuru eziokwu you spoke the truth
nee anya ebe a look here
enyena onwe gi nsogbu don’t bother yourself; don’t worry
ekwuna okwu/ ekwuna oza don’t speak/ don’t speak anymore
echetana ya/ chefuo ya Forget it/ him or her

Meeting someone from Nigeria at the store:

Person1: Kedu! Person1: How are you?
Person2: Odi mma Person2: I’m fine.
Person1: Ah! I na asu Igbo? Person1: Ah! So you speak Igbo?
Person2: Ee! Ana m asu Igbo nwa nti nti. Person2: Yes! I speak a little Igbo.
Person1: Kedu aha/afa gi? Person1: What is your name?
Person2: Afam bu Ike. Kedu aha gi? Person2: My name is Ike. What’s your name?
Person1: Kedu ebee ise muta isu igbo? Person1: Where did you learn to speak Igbo?
Person2: Amutara m otu e si asu Igbo na Charlotte. Person2: I learned how to speak Igbo in Charlotte.
Person1: Kedu ụdị ọrụ/olu ị na-eme? Person1: What kind of work do you do?
Person2: Abu m engineer. Person2: I am an engineer.
Person1: Ebee ka i bi? Person1: Where do you live?
Person2: Ebi m na Elizabeth. Person2: I live in Elizabeth.
Person1: Ije nu go Nigeria? Person1: Have you been to Nigeria?
Person2: Ee. Person2: Yes.
Person1: Kedu obodo isi? Person1: What state/city are you from?
Person2: Esi m na Delta State. Person2: I am from Delta State.

Talking about your family:

Nonso: Ututu oma, Jide! Nonso: Good morning, Jide!
Jidenna: Kedu obodo ka isi? Jidenna: What town are you from?
Nonso: Esi m na Ubulu Okiti. Nonso: I’m from Ubulu Okiti.
Jidenna: Kedu aha nna gi? Jidenna: What’s your father’s name?
Nonso: Afa nna m bu Ndubuisi. Nonso: My father’s name is Ndubuisi.
Jidenna: Ndubuisi bu onye obioma! Jidenna: Ndubuisi has a good heart!
Nonso: Imela! Nonso: Thank you!
Jidenna: Umu nwanne ole ka inwere? Jidenna: How many siblings do you have?
Nonso: Enweghi m umu nwanne. Nonso: I don’t have any siblings.
Jidenna: Ah! Jidenna: Ah!
Advertisements