Abidi (Alphabet)
A | B | CH | D | E | F |
G | GB | GH | GW | H | I |
Ị | J | K | KP | KW | L |
M | N | Ṇ | NW | NY | O |
Ọ | P | R | S | SH | T |
U | Ụ | V | W | Y | Z |
Onuogu (Numbers)
1- Otu/ ofu | 2- Abuo | 3-Ato | 4-Ano | 5-Ise | 6- Isii |
7-Asa | 8-Asato | 9-Itenani | 10-Iri | 11-Iri na Otu | 12-Iri na Abua |
… | 20-Iri abua | 21-Iri abua na otu | … | 30-Iri Ato | 31-Iri Ato na Otu |
… | 40-Iri ano | 41-Iri ano na otu | … | 50-Iri ise | 51-Iri ise na Otu |
… | 60-iri isii | 61-iri isii na otu | … | 70-iri asa | 71-iri asa na otu |
… | 80-Iri asato | 81-Iri asato na otu | … | 90-Iri itenani | 91-Iri itenani na Otu |
Ordinals
1st | Nke mbu |
2nd | Nke abuo |
3rd | Nke ato |
4th | Nke ano |
5th | Nke ise |
6th | Nke isii |
7th | Nke asaa |
8th | Nke asato |
9th | Nke itenani |
10th | Nke iri |